Akụkọ Ifo, Amamihe Ndị Igbo

Anyị na a si gị Nnọọ na-Akụkọ Ifo OCE, ebe anyị na-ewetalu gị akụkọ Ifo n'asụsụ Igbo. Ihe ndi ọzọ sokwa ya bụ
🪶 ilu na nkọwa ya
🪶amamihe na omenala nke ndị nna anyị hapụrụ anyị
🪶akụkọ na-akụziri anyị ihe
🪶 Akụkọ ife nkili na-eme obi uto, na echetere anyi ndi anyi bụ

🪶 “Mgbe ọnwa kpọrọ ọchị, akụkọ amalite.”

(English version)
OCE Folktales: Echoes of Igbo Wisdom

Welcome to oce Folktales, where ancient Igbo stories come alive again.
Here, we tell folktales, proverbs, and traditional wisdom passed down through generations, stories that teach, entertain, and remind us who we are.

Expect:
Weekly Igbo folktales in Igbo language
Proverbs and their meanings
Cultural lessons and moral reflections

“When the moon smiles, the stories begin.”
Subscribe and join us as we bring to you great stories of our ancestors